Jennifer Eliogu – Onulu Ube NwaNne (Igbo Song)

 Jennifer Eliogu – Onulu Ube NwaNne (Igbo Song)

Download Jennifer Eliogu – Onulu Ube NwaNne (Igbo Song) Mp3

Jennifer Eliogu – Onulu Ube NwaNne (Igbo Song) mp3 download is now available here on Celebnob.com

Nigerian talented traditional female musician, Jennifer Eliogu has released a new song that came with beautiful lyrics that say “Obu gịnị ka mmelu iji kpụrụ m n onuObu gịnị ka mmelu iji kpo mụ asịOkwa mụ na gị bu nwanne, onye jebe okporo ibe yaOnye iro bịa we tinye ọ gbagharaNa mụ na gị bụ nwanne, onye ri be onye tu ibe yaNa ọkwa nwanne ozu na awụ ozu arụ (Aje!)Agbụ gba na me eeh he, na mụ na nwanne m edozi goAgbụ gba na me eeh eh eh eh he,Na mụ na nwanne m edozi goIwe gị dị ọkụ dajụọ (ọ dị na obi mụọ oh!)Onulu Ube, Onulu Ube, Onulu Ube Nwanne Agbana OsoOnulu Ube, Onulu Ube, Onulu Ube Nwanne Agbana OsoÁkwá nwanne yi ná ebe, Ona e mekwa gi na obi? (hey ya ah!)Izuu ka mma na nneji ka ịma lụ, ma ná ina agba nwanne gị amaNkà ari rịa aga eri zi ọ nwe fa (mba nụ)Igbo n’ile bu nwanne, onye jebe odulu ibe yaChukwu ekwe na ndị iro mụọ anyi amụNa mụ na gị bụ nwanne, onye ri be onye tu ibe yaNa ọkwa nwanne ozu na awụ ozu arụAgbụ gba na me eeh he, na mụ na nwanne m edozi go(Igbo unu ana a nụkwa ọnụ mụ o. Unu ana anụ?)Agbụ gba na me eeh eh eh eh he, na mụ na nwanne m edozi goIwe gị dị ọkụ dajụọ biko! (ọ dị na obi mụọ oh!)Onulu Ube, Onulu Ube, Onulu Ube Nwanne Agbana OsoOnulu Ube na mụ na yi bu nwanne o(Onulu Ube Nwanne Agbana Oso)Iwe nwanne eru na ọkpụkpụ ife m melu gi gbahara o(Onulu Ube Nwanne Agbana Oso)Nwanne maru nwanne na mbọ si nwanne oyi ana a(Onulu Ube Nwanne Agbana Oso)Aye e mama ina anụ ka ogene m na aha(Onulu Ube Nwanne Agbana Oso)Ayee e ugo eze na o mu na ekwu(Onulu Ube Nwanne Agbana Oso)Maka nwanne amaka dọọNa nwanne amaka dọọ(Onulu Ube Nwanne Agbana Oso)Maka nwanne amaka dọọNa nwanne amaka(Onulu Ube Nwanne Agbana Oso)Agbụ gba na me eeh he, na mụ na nwanne m edozi goNa mụ na yi bu nwanneAgbụ gba na me eeh eh eh eh he, na mụ na nwanne m edozi goIwe gị dị ọkụ dajụọ biko! (ọ dị na obi mụọ oh!)Onulu Ube, Onulu Ube, Onulu Ube Nwanne Agbana Oso!”.

Officially the name of the music is “Onulu Ube” which was released in “2022”

The song is currently trending on TikTok and it has been made available here on our website for free download.

Listen and download below

DOWNLOAD MP3


Join Our WhatsApp Group for Latest Updates


⇑ Upload Your Song


Do you find Celebnob useful? Click here to give us five stars rating!