Umu Obiligbo Lyrics

Embark on a spiritual and melodic odyssey with Umu Obiligbo‘s Olisa, a transcendent track that effortlessly fuses traditional rhythms with soul-stirring lyrics. As the musical duo elevates their craft, Olisa becomes a powerful anthem of faith and gratitude, celebrating the divine presence in life’s journey. The song unfolds as a heartfelt tribute, inviting listeners to immerse themselves in the rich cultural tapestry woven by Umu Obiligbo in this musical masterpiece.

Umu Obiligbo – Olisa Lyrics

Anu melu ogo anu melu ebulu ogo baa offia
Olisa nwa mbaka dibe nu olisa nwa mbaka aah
Olisa nwa mbaka dibe nu olisa nwa mbaka aah

Akukata aku debe okwa nya na enweta depression
Erikata eri debe okwa nya na enweta depression
Onu na eri eri odiro nma ibu onu ma ncha
Chukwu ekwe na ka oko m chukwu ekwe na ka oko oyim

Umu obiligbo nno ooh ayaya ooh
Okwa ukwu jiri agu umu mgbada abia ya ugwo
Okwa ukwu jiri agu umu mgbada abia ya ugwo oko nwoke na aka onye obuna
Egosi onwe ya imalu ndi fulu gi na anya malu ndi ji awuwo abia eeh
Akukata aku debe okwa nya na enweta frustration
Erikata eri debe okwa nya na enweta depression
The downfall of man is not the end of his life
The downfall of man is not the end of his life eeh

Iyo iyo uwa bu nke onye
Aya ya ooh
Aku wealth na aju na uwa bu nke onye
Aya aya ooh
Doctor ozor nwanne m uwa bu nke onye
Aya aya ooh
Smash beanyi na uwa bu nke onye
Aya ya ooh
Vast nwanne uwa bu nke onye
Aya ya ooh
Jaystunt nwanne na uwa bu nke onye oga
Aya ya ooh

Imakwa olisa nwa mbaka, zulu enyi ya nwanyi na akwukwo-
Mgbe olisa na eme ofuma- mgbe okana azusi afia ya ike
Her second year, olisa bido wee nwebe nsogbu-
Egwulu ya wayo- na lu ya ego oji azu afia no otu-
Ife mgbu wee bido

Mgbe ifea neme, enyi nwanyi no na uno akwukwo
Eluo her final year, ofu nwoke si obodo oyibo na,
Kpopuo nti ya, se sia tattoo na alu nine

Etu ife di na uwa si adi obulu asa nwa mbaka ka
The guy fulu nezi wee gbado asa nwa mbaka gwa kwuo nya na oga anuya anu
Ife melu nbosi monday aputa nbosi wednesday the girl kpo
Nwa mbaka olisa nwa mbaka okwa ima na igulo akwukwo
Nwa mbaka ilikwulu ego iji afia ifem na eme kam gwa gi
Obele oge nga anukwa di di obodo oyibo

Olisa nwa mbaka wee tie welu oso
Wee gbakwute m ka omalu ife m ga agwa ya ife m gwakwalu
Nwa mbaka onye egbulu esuo be ya oku nwa mbaka
Onye egbulu esuo be ya oku
Ajuju nna aju umu uwa, obulu gi bu nwa mbaka- kedu ife iga eme-
Ajuju njulu onye ga aza

The downfall of man is not the end of his life
The downfall of man is not the end of his life eeh
Iyo iyo uwa bu nke onye
Aya ya ooh
Aku wealth na aju na uwa bu nke onye
Aya aya ooh
Doctor ozor nwanne m uwa bu nke onye
Aya aya ooh
Smash beanyi na uwa bu nke onye
Aya ya ooh
Vast nwanne uwa bu nke onye
Aya ya ooh
Jaystunt nwanne na uwa bu nke onye oga
Aya ya ooh


Meaning of Olisa Lyrics by Umu Obiligbo

Many users have been searching for Olisa Lyrics by Umu Obiligbo because the music has a meaningful lyrics and it worth knowing all the details. The music was released on 2023-11-11 22:12:23.

The lyrics allows you to understand the music very well and to also know how to sing the song. Read the lyrics alongside with the music for better understanding.


Conclusion

This is the end of Olisa Lyrics by Umu Obiligbo. If you discover any mistake in the song lyrics, please send the correct lyrics by using the Contact Us form.

Thanks for checking out Celebnob Lyrics more lyrics here.