Ugoccie Lyrics

‘Ifenkili’ is the latest captivating track by the gifted budding singer, Ugoccie. Check out the song lyrics below and join in the singing.

Ugoccie – Ifenkili Lyrics

Obu onye obu onye muru nwa
Bikonu onye obu onye muru nwa
Your beauty dey choke isi men agbakaala
As e enter the place dverybody a tugharia

Nwa bu ife nkili
Aya bu ifenkili
Nwa bu ifenkili
Mpa ya bu onye nkuzi
Nwa bu ife nkili
Aya bu ifenkili
Nwa bu ifenkili
Mpa ya bu onye nkuzi

Mmadu maka ta mma ijuo chukwu ma omee pasha
Imakwana kam si kwado bu na okwu bia men pasa
Anam acho onye mu nwa
Achorom ka mu na ya biri
Anam acho onye mu nwa
Achorom ka mu na ya biri

Nwa bu ife nkili
Aya bu ifenkili
Nwa bu ifenkili
Mpa ya bu onye nkuzi
Nwa bu ife nkili
Aya bu ifenkili
Nwa bu ifenkili
Mpa ya bu onye nkuzi

Obu onye obu onye muru nwa
Bikonu onye obu onye muru nwa
Your beauty dey choke isi men agbakaala
As e enter the place dverybody a tugharia

Nwa bu ife nkili
Aya bu ifenkili
Nwa bu ifenkili
Mpa ya bu onye nkuzi
Nwa bu ife nkili
Aya bu ifenkili
Nwa bu ifenkili
Mpa ya bu onye nkuzi

Liked ‘Ifenkili’ Lyrics by Ugoccie? Read Other Latest Music Lyrics Here

Get Fresh updates as they drop via Twitter and Facebook

This is the end of Ifenkili Lyrics by Ugoccie | Celebnob. If you discover any mistake in the song lyrics, please send the correct lyrics by using the Contact Us form.

Thanks for checking out Celebnob Lyrics more lyrics here.